Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+