Ọpụpụ 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Abụ Ọma 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-ahụ gị n’anya nke ukwuu, Jehova bụ́ ike m.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+
16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+