20 Otú ọ dị, Sọl sịrị Samuel: “Ma erubewo m isi+ n’ihe Jehova kwuru ebe m gara ozi Jehova dunyere m wee kpụta Egag+ eze Amalek, ma ebibiwo m ndị Amalek.+
3Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+
24 N’ihi na Heman+ nwa Hamedeta,+ onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu niile iro,+ akpawo nkata megide ndị Juu ibibi ha,+ o mewokwa ka e fee Pua,+ ya bụ, Nza,+ iji tinye ọgba aghara n’etiti ha ma bibie ha.