Levitikọs 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+ 1 Ndị Eze 20:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụwo nwoke m kpebiri na a ga-ebibi+ ka o si n’aka gị laa, a ga-eji mkpụrụ obi gị dochie anya mkpụrụ obi ya,+ jirikwa ndị gị dochie anya ndị ya.’”+ Jeremaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ka onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe bụrụ onye a bụrụ ọnụ;+ ka onye na-egbochi mma agha ya ịwụfu ọbara bụrụkwa onye a bụrụ ọnụ!
29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+
42 O wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụwo nwoke m kpebiri na a ga-ebibi+ ka o si n’aka gị laa, a ga-eji mkpụrụ obi gị dochie anya mkpụrụ obi ya,+ jirikwa ndị gị dochie anya ndị ya.’”+
10 “Ka onye na-ejighị ozi ọ na-ejere Jehova kpọrọ ihe bụrụ onye a bụrụ ọnụ;+ ka onye na-egbochi mma agha ya ịwụfu ọbara bụrụkwa onye a bụrụ ọnụ!