9 Ma Sọl na ndị agha ya nweere Egag ọmịiko, tinyere anụ ndị kasị mma n’ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi+ nakwa anụ ndị mara abụba nakwa ebule niile na ihe niile dị mma, ha achọghịkwa ibibi ha.+ Ma ihe niile na-abaghị n’ihe, ndị a jụkwara ajụ, ndị a ka ha bibiri.