Joshụa 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jọshụa wee sị: “Gịnị mere i ji wetara anyị nsogbu?+ Jehova ga-ewetara gị nsogbu taa.” Izrel dum wee tụọ ya nkume,+ mesịakwa gbaa ha ọkụ.+ Ha wee tụọ ha nkume.
25 Jọshụa wee sị: “Gịnị mere i ji wetara anyị nsogbu?+ Jehova ga-ewetara gị nsogbu taa.” Izrel dum wee tụọ ya nkume,+ mesịakwa gbaa ha ọkụ.+ Ha wee tụọ ha nkume.