Levitikọs 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Kpọpụta onye ahụ kwuru okwu nkọcha ahụ ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu;+ ndị niile nụrụ mgbe o kwuru ya ga-ebikwasị ya aka+ n’isi, nzukọ a dum ga-atụkwa ya nkume.+ Joshụa 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+
14 “Kpọpụta onye ahụ kwuru okwu nkọcha ahụ ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu;+ ndị niile nụrụ mgbe o kwuru ya ga-ebikwasị ya aka+ n’isi, nzukọ a dum ga-atụkwa ya nkume.+
18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+