Levitikọs 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ahụ kwutọrọ aha m. Ndị niile nụrụ mgbe o kwutọrọ aha m ga-ebikwasị ya aka n’isi. Nzukọ ahụ niile ga-atụkwa ya nkume.+
14 “Si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ahụ kwutọrọ aha m. Ndị niile nụrụ mgbe o kwutọrọ aha m ga-ebikwasị ya aka n’isi. Nzukọ ahụ niile ga-atụkwa ya nkume.+