Levitikọs 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya. Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+ Diuterọnọmi 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jiri nkume tụgbuo ya,+ n’ihi na ọ chọrọ ime ka ị hapụ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+
5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya.
35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+
10 Jiri nkume tụgbuo ya,+ n’ihi na ọ chọrọ ime ka ị hapụ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+