Mgbe Josef+ gbara afọ iri na asaa, ọ nọ na-elekọta atụrụ, ya na ụmụnne ya,+ ma ebe ọ bụ nwata, ọ bụ ya na ụmụ Bilha+ na ụmụ Zilpa+ bụ́ ndị nwunye nna ya nọ. Josef wee kọọrọ nna ha ihe ọjọọ ha mere.+
2 Mgbe a nọ na-agụ ya, a hụrụ ebe e dere ihe Mọdekaị kọrọ+ banyere Bigtena na Tiresh, mmadụ abụọ na-eje ozi+ n’obí eze, ndị nche ọnụ ụzọ, bụ́ ndị chọrọ igbu Eze Ahazuirọs.