Levitikọs 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya. 1 Samuel 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ee e,+ ụmụ m, n’ihi na akụkọ m na-anụ, nke ndị Jehova na-akọsa, adịghị mma.+ Jọn 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa enweghị ihe mere ọ ga-eji kpọọ unu asị, ma ọ kpọrọ m asị, n’ihi na m na-agba àmà banyere ya na ọrụ ya dị njọ.+
5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya.
7 Ụwa enweghị ihe mere ọ ga-eji kpọọ unu asị, ma ọ kpọrọ m asị, n’ihi na m na-agba àmà banyere ya na ọrụ ya dị njọ.+