Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ. Jọn 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+