Diuterọnọmi 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ị ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji gbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume.+ Diuterọnọmi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
9 kama ị ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji gbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume.+
7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+