Joshụa 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+ 1 Ihe E Mere 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+
18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+
7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+