Ọnụ Ọgụgụ 31:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mozis wee sị ha: “Ùnu hapụrụ ụmụ nwaanyị niile ndụ?+ Ndị Ikpe 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’ 1 Samuel 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gịnịzi mere i ji ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru, kama i ji anyaukwu maburu ihe nkwata+ ndị ahụ wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova?”+ 1 Ndị Eze 20:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụwo nwoke m kpebiri na a ga-ebibi+ ka o si n’aka gị laa, a ga-eji mkpụrụ obi gị dochie anya mkpụrụ obi ya,+ jirikwa ndị gị dochie anya ndị ya.’”+
23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’
19 Gịnịzi mere i ji ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru, kama i ji anyaukwu maburu ihe nkwata+ ndị ahụ wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova?”+
42 O wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ị hapụwo nwoke m kpebiri na a ga-ebibi+ ka o si n’aka gị laa, a ga-eji mkpụrụ obi gị dochie anya mkpụrụ obi ya,+ jirikwa ndị gị dochie anya ndị ya.’”+