1 Ndị Eze 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma eze Siria nyere ndị isi iri atọ na abụọ+ nke ụgbọ ịnyịnya ya iwu, sị: “Unu alụsola ma onye nta ma onye ukwu ọgụ, ma e wezụga naanị eze Izrel.”+ 1 Ndị Eze 22:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Agha ahụ wee na-esiwanye ike n’ụbọchị ahụ, e wee kwụwa eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ, o wee nwụọ+ ná mgbede; ọbara nke na-agbapụta n’ebe e merụrụ ya ahụ́ nọ na-awụba n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ.+ 2 Ihe E Mere 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E nwere otu nwoke nke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara+ ya eze Izrel n’agbata ebe ejiji agha ya nwere njikọ, o wee sị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya:+ “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụwo m ahụ́ nke ukwuu.”+
31 Ma eze Siria nyere ndị isi iri atọ na abụọ+ nke ụgbọ ịnyịnya ya iwu, sị: “Unu alụsola ma onye nta ma onye ukwu ọgụ, ma e wezụga naanị eze Izrel.”+
35 Agha ahụ wee na-esiwanye ike n’ụbọchị ahụ, e wee kwụwa eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ, o wee nwụọ+ ná mgbede; ọbara nke na-agbapụta n’ebe e merụrụ ya ahụ́ nọ na-awụba n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ.+
33 E nwere otu nwoke nke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara+ ya eze Izrel n’agbata ebe ejiji agha ya nwere njikọ, o wee sị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya:+ “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụwo m ahụ́ nke ukwuu.”+