2 Ihe E Mere 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị na-agba ụta+ wee gbata Eze Josaya akụ́, eze wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Kutuonụ m, n’ihi na a gbarụwo m ahụ́.”+ Abụ Ọma 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọdachi ga-egbu onye ajọ omume;+A ga-ama ndị kpọrọ onye ezi omume asị ikpe.+
23 Ndị na-agba ụta+ wee gbata Eze Josaya akụ́, eze wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Kutuonụ m, n’ihi na a gbarụwo m ahụ́.”+