2 Ndị Eze 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jihu wee were ụta+ gbaa Jehoram n’agbata ogwe aka ya abụọ, akụ́ ahụ wee pụta n’ihu obi ya, o wee daa n’ụgbọ ịnyịnya agha ya.+ 2 Ihe E Mere 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E nwere otu nwoke nke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara+ ya eze Izrel n’agbata ebe ejiji agha ya nwere njikọ, o wee sị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya:+ “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụwo m ahụ́ nke ukwuu.”+
24 Jihu wee were ụta+ gbaa Jehoram n’agbata ogwe aka ya abụọ, akụ́ ahụ wee pụta n’ihu obi ya, o wee daa n’ụgbọ ịnyịnya agha ya.+
33 E nwere otu nwoke nke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara+ ya eze Izrel n’agbata ebe ejiji agha ya nwere njikọ, o wee sị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya:+ “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụwo m ahụ́ nke ukwuu.”+