Esta 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara,+ nye ya Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro.+ Esta 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 bụ́ ụmụ+ iri Heman+ nwa Hamedeta, bụ́ onye nọ na-ebuso ndị Juu iro;+ ma ha emetụghị ngwongwo+ ha aka.
10 Eze wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara,+ nye ya Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro.+
10 bụ́ ụmụ+ iri Heman+ nwa Hamedeta, bụ́ onye nọ na-ebuso ndị Juu iro;+ ma ha emetụghị ngwongwo+ ha aka.