42 Fero wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ wee gbanye ya Josef n’aka ma chịrị uwe e ji ákwà linin ọma dụọ yiwe ya, nyawakwa ya ihe olu ọlaedo n’olu.+
17 E wee buru otu nkume dọchie ọnụ olulu ahụ. Eze wee were mgbaaka o ji aka ihe akara nakwa mgbaaka ndị ukwu ya ji aka ihe akara kaa ya akara, ka a ghara ịgbanwe ihe ọ bụla n’ihe banyere Daniel.+