Esta 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ bụ́ nke ọ napụtara Heman wee nye ya Mọdekaị; Esta wee mee Mọdekaị onyeisi ụlọ Heman.+ Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+ Daniel 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+
2 Eze wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ bụ́ nke ọ napụtara Heman wee nye ya Mọdekaị; Esta wee mee Mọdekaị onyeisi ụlọ Heman.+
29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+