Abụ Ọma 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eluigwe na-akọ ezi omume ya,+N’ihi na Chineke bụ Onyeikpe.+ Sila. Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+
11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+