Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+
11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+