Matiu 27:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Ha wee gaa mechisie ili ahụ ike, kaa nkume ahụ akara,+ debekwa ndị nche na ya. Ọrụ Ndịozi 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ìgwè ndị agha anọ dị mmadụ anọ anọ bụ́ ndị na-agbanwerịta onwe ha iche ya nche, ebe o bu n’uche ịkpọpụtara ya ndị Juu ma ememme ngabiga gasịa.+
4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ìgwè ndị agha anọ dị mmadụ anọ anọ bụ́ ndị na-agbanwerịta onwe ha iche ya nche, ebe o bu n’uche ịkpọpụtara ya ndị Juu ma ememme ngabiga gasịa.+