Daniel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E wee buru otu nkume dọchie ọnụ olulu ahụ. Eze wee were mgbaaka o ji aka ihe akara nakwa mgbaaka ndị ukwu ya ji aka ihe akara kaa ya akara, ka a ghara ịgbanwe ihe ọ bụla n’ihe banyere Daniel.+
17 E wee buru otu nkume dọchie ọnụ olulu ahụ. Eze wee were mgbaaka o ji aka ihe akara nakwa mgbaaka ndị ukwu ya ji aka ihe akara kaa ya akara, ka a ghara ịgbanwe ihe ọ bụla n’ihe banyere Daniel.+