Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+ Ọpụpụ 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+ Abụ Ọma 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ekpochapụ mkpụrụ ha n’ụwa,+Kpochapụkwa ụmụ ha n’etiti ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 109:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ụmụ ụmụ ya bụrụ ndị a ga-egbu egbu.+Ka e hichapụ aha ha n’ọgbọ na-abịa abịa.+
14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+
16 wee sị: “N’ihi na e nwere aka na-emegide ocheeze+ Jaa,+ Jehova ga-ebuso Amalek agha site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+
7 Mmiri si na bọket ya abụọ e ji akpụkpọ anụ mee na-atapụsị,Mkpụrụ ya dịkwa n’akụkụ ọtụtụ mmiri.+Eze+ ya ga-akakwa Egag+ ukwuu,A ga-ebulikwa alaeze ya elu.+