Abụ Ọma 109:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ụmụ ụmụ ya bụrụ ndị a ga-egbu egbu.+Ka e hichapụ aha ha n’ọgbọ na-abịa abịa.+ Aịzaya 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A gaghị ejikọta gị na ha n’ili, n’ihi na i bibiri ala gị, i gburu ndị gị. Ruo mgbe ebighị ebi, a gaghị akpọtụ ụmụ nke ndị na-eme ihe ọjọọ aha.+
20 A gaghị ejikọta gị na ha n’ili, n’ihi na i bibiri ala gị, i gburu ndị gị. Ruo mgbe ebighị ebi, a gaghị akpọtụ ụmụ nke ndị na-eme ihe ọjọọ aha.+