Job 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbọrọgwụ ya ga-akpọ nkụ n’ime ala,+N’elu, alaka ya ga-akpọnwụkwa. Abụ Ọma 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ekpochapụ mkpụrụ ha n’ụwa,+Kpochapụkwa ụmụ ha n’etiti ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 109:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ụmụ ụmụ ya bụrụ ndị a ga-egbu egbu.+Ka e hichapụ aha ha n’ọgbọ na-abịa abịa.+ Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+