11 na eze nyere ndị Juu bi n’obodo niile dị iche iche ikike izukọta+ ma zọọ mkpụrụ obi ha, ka ha bibie, gbuo ma laa ndị agha niile nke ndị ahụ+ na ógbè na-ebuso ha iro n’iyi, ma ụmụntakịrị ma ndị inyom, kwakọrọkwa ihe ha,+
16 Ma ndị Juu ndị ọzọ bi n’ógbè dị iche iche eze na-achị+ gbakọrọ, ha wee zọọ mkpụrụ obi ha,+ ha bọkwaara onwe ha ọbọ+ n’ahụ́ ndị iro ha, gbuokwa puku mmadụ iri asaa na ise n’etiti ndị kpọrọ ha asị; ma ha emetụghị ngwongwo ha aka,