Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 68:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+
14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+
2 Chụsaa ha dị ka ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ;+Dị ka ọkụ si eme ka mgbá aṅụ gbazee,+Ka ndị ajọ omume laa n’iyi ghara ịnọkwa n’ihu Chineke.+