Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya. 2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+
6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.
9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+