Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Mkpughe 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”