Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+ Jeremaya 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka ndị iro gị buru ha banye n’ala ị na-amaghị.+ N’ihi na iwe m enwuruwo ọkụ.+ Ọ bụ unu ka ọ ga-ere.” Abụ Ákwá 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+
9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+
14 M ga-emekwa ka ndị iro gị buru ha banye n’ala ị na-amaghị.+ N’ihi na iwe m enwuruwo ọkụ.+ Ọ bụ unu ka ọ ga-ere.”
11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+