Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ 2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+