Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 9:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+

  • 2 Ihe E Mere 36:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+

  • Abụ Ọma 74:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Zọlie ije gaa n’ebe e bibiri mbibi ga-adịte aka.+

      Onye iro ebibiwo ihe niile dị n’ebe nsọ.+

  • Abụ Ọma 79:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+

      Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+

      Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+

  • Aịzaya 64:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+

  • Jeremaya 7:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 ihe m mere Shaịlo+ ka m ga-emekwa ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m,+ nke unu tụkwasịrị obi,+ bụ́ ebe m nyere unu, nyekwa nna nna unu hà.

  • Abụ Ákwá 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Onye na-emegide ya agbasawo aka ya ibukọrọ ihe ya niile a na-achọsi ike.+

      N’ihi na ọ hụwo mba ndị batara n’ebe nsọ ya,+

      Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.

  • Abụ Ákwá 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Jehova ajụwo ebe ịchụàjà ya.+ O legharawo ebe nsọ ya anya.+

      O nyefewo mgbidi niile nke ụlọ elu ya n’aka onye iro.+

      Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova, dị ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.+

  • Maịka 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya