Daniel 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova. Maịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+
17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova.
3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+