Abụ Ọma 115:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Chineke anyị nọ n’eluigwe;+O mewo ihe niile masịrị ya.+ Aịzaya 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+ Ezikiel 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ wee buru m,+ m wee malite ịnụ olu nke na-eme oké ụzụ n’azụ m,+ sị: “Ka ebube Jehova nke si n’ebe obibi ya bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+
21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+
12 Mmụọ wee buru m,+ m wee malite ịnụ olu nke na-eme oké ụzụ n’azụ m,+ sị: “Ka ebube Jehova nke si n’ebe obibi ya bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+