Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 4:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+

  • Abụ Ọma 9:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+

      Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+

  • Ezikiel 24:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na ọbara ya dị kpọmkwem n’etiti ya.+ Ọ wụsara ya n’elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ. Ọ wụpụghị ya n’ala, ka o wee kpochie ya ájá.+

  • Luk 11:50
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 50 ka e wee jụta ọbara nke ndị amụma+ niile a wụfuru malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa n’aka ọgbọ a,+

  • Mkpughe 16:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+

  • Mkpughe 18:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ee, a hụrụ ọbara+ ndị amụma+ na nke ndị nsọ+ na nke ndị niile e gburu n’ụwa+ n’ime ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya