Aịzaya 49:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-eme ka ndị na-emegbu gị rie anụ onwe ha; ọbara ha ga na-egbu ha dị ka mmanya dị ụtọ. Anụ ahụ́ niile ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị+ na Onye Mgbapụta gị,+ Dike nke Jekọb.”+
26 M ga-eme ka ndị na-emegbu gị rie anụ onwe ha; ọbara ha ga na-egbu ha dị ka mmanya dị ụtọ. Anụ ahụ́ niile ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị+ na Onye Mgbapụta gị,+ Dike nke Jekọb.”+