Abụ Ọma 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mee ka mmeso obiọma* gị dị ebube,+ gị Onye Nzọpụta nke ndị na-achọ ebe ha ga-agbabaIji zere ndị na-enupụrụ aka nri gị isi.+ 1 Timoti 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’iwu nke Chineke+ bụ́ Onye Nzọpụta anyị,+ sitekwa n’iwu nke Kraịst Jizọs, bụ́ olileanya anyị,+
7 Mee ka mmeso obiọma* gị dị ebube,+ gị Onye Nzọpụta nke ndị na-achọ ebe ha ga-agbabaIji zere ndị na-enupụrụ aka nri gị isi.+
1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’iwu nke Chineke+ bụ́ Onye Nzọpụta anyị,+ sitekwa n’iwu nke Kraịst Jizọs, bụ́ olileanya anyị,+