Ndị Galeshia 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mụ onwe m bụ́ Pọl,+ abụ m onyeozi,+ ọ bụghị site n’aka ụmụ mmadụ ma ọ bụ site n’aka mmadụ, kama site n’aka Jizọs Kraịst+ na Chineke, bụ́ Nna,+ onye si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya.+
1 Mụ onwe m bụ́ Pọl,+ abụ m onyeozi,+ ọ bụghị site n’aka ụmụ mmadụ ma ọ bụ site n’aka mmadụ, kama site n’aka Jizọs Kraịst+ na Chineke, bụ́ Nna,+ onye si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya.+