Ndị Galeshia 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mụnwa bụ́ Pọl onyeozi na-edetara unu akwụkwọ ozi. Ọ bụghị mmadụ ma ọ bụ ndị mmadụ họpụtara m ka m bụrụ onyeozi, kama ọ bụ Jizọs Kraịst+ na Chineke Nna,+ onye si n’ọnwụ kpọlite ya.
1 Mụnwa bụ́ Pọl onyeozi na-edetara unu akwụkwọ ozi. Ọ bụghị mmadụ ma ọ bụ ndị mmadụ họpụtara m ka m bụrụ onyeozi, kama ọ bụ Jizọs Kraịst+ na Chineke Nna,+ onye si n’ọnwụ kpọlite ya.