Ndị Rom 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya, Taịtọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mụ onwe m bụ́ Pọl, ohu+ Chineke na onyeozi+ nke Jizọs Kraịst dị ka okwukwe nke ndị Chineke họọrọ si dị,+ ya na ezi ihe ọmụma+ banyere eziokwu ahụ+ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+
5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya,
1 Mụ onwe m bụ́ Pọl, ohu+ Chineke na onyeozi+ nke Jizọs Kraịst dị ka okwukwe nke ndị Chineke họọrọ si dị,+ ya na ezi ihe ọmụma+ banyere eziokwu ahụ+ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+