3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ezi ozizi dị iche,+ ọ bụrụkwa na onye ahụ adịghị ekwere okwu na-enye ezi ndụ,+ bụ́ okwu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ma ọ bụ ozizi ahụ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+
3 ebe ọ bụ na ike ya nke si n’aka Chineke enyewo anyị ihe niile banyere ndụ+ na nsọpụrụ Chineke+ n’efu, site n’ezi ihe ọmụma banyere onye ahụ nke kpọrọ+ anyị site n’ebube+ na omume ọma.