Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. Ọrụ Ndịozi 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú o sina dị, bilie guzoro n’ụkwụ gị.+ N’ihi na ọ bụ nke a mere m ji mee ka ị hụ m, ka m wee họrọ gị ka ị bụrụ onye na-eje ozi na onye àmà+ nke ihe ndị ị hụrụ na ihe ndị m ga-eme ka ị hụ banyere m; Ndị Galeshia 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na anataghị m ya n’aka mmadụ, ọ bụghịkwa mmadụ kụziiri m ya, kama ọ bụ Jizọs Kraịst kpugheere m ya.+
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
16 Otú o sina dị, bilie guzoro n’ụkwụ gị.+ N’ihi na ọ bụ nke a mere m ji mee ka ị hụ m, ka m wee họrọ gị ka ị bụrụ onye na-eje ozi na onye àmà+ nke ihe ndị ị hụrụ na ihe ndị m ga-eme ka ị hụ banyere m;
12 n’ihi na anataghị m ya n’aka mmadụ, ọ bụghịkwa mmadụ kụziiri m ya, kama ọ bụ Jizọs Kraịst kpugheere m ya.+