Ọrụ Ndịozi 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Agrịpa wee sị Festọs: “Mụ onwe m ga-achọkwa ịnụ ihe nwoke ahụ nwere ikwu.”+ O wee sị ya, “Echi, ị ga-anụ ihe o nwere ikwu.” Ọrụ Ndịozi 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Agrịpa+ sịrị Pọl: “I nwere ike ịzara ọnụ gị.” Pọl wee setịa aka,+ na-azara ọnụ ya,+ sị: Ọrụ Ndịozi 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị m, ‘Atụla egwu, Pọl. Ị ghaghị iguzo n’ihu Siza,+ lee! Chineke ewerewo amara zọpụta ndị niile gị na ha nọ n’ụgbọ mmiri a n’ihi gị.’
22 Agrịpa wee sị Festọs: “Mụ onwe m ga-achọkwa ịnụ ihe nwoke ahụ nwere ikwu.”+ O wee sị ya, “Echi, ị ga-anụ ihe o nwere ikwu.”
24 sị m, ‘Atụla egwu, Pọl. Ị ghaghị iguzo n’ihu Siza,+ lee! Chineke ewerewo amara zọpụta ndị niile gị na ha nọ n’ụgbọ mmiri a n’ihi gị.’