11 Ma ọ bụrụ na m bụ n’ezie onye na-eme ihe ọjọọ,+ ọ bụrụkwa na m mere ihe ọ bụla kwesịrị ọnwụ,+ adịghị m arịọ ka m ghara ịnwụ; ma ọ bụrụ na ọ dịghị otu n’ime ihe ndị ahụ ndị a na-ebo m ebubo ha nke bụ́ eziokwu, mmadụ ọ bụla agaghị enyefe m n’aka ha iji nweta ihu ọma. Ana m akpọku Siza!”+