Ọrụ Ndịozi 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na n’abalị a, otu mmụọ ozi+ nke Chineke, bụ́ onye m bụ nke ya na onye m na-ejere ozi dị nsọ, guzoro m nso,+
23 N’ihi na n’abalị a, otu mmụọ ozi+ nke Chineke, bụ́ onye m bụ nke ya na onye m na-ejere ozi dị nsọ, guzoro m nso,+