Daniel 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eze wee nye iwu, ha wee kpọta Daniel tụba n’olulu ọdụm.+ Eze wee gwa Daniel, sị: “Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile, ya onwe ya ga-anapụta gị.”+ Ọrụ Ndịozi 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova+ meghere ibo ụzọ nke ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị: Ọrụ Ndịozi 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
16 Eze wee nye iwu, ha wee kpọta Daniel tụba n’olulu ọdụm.+ Eze wee gwa Daniel, sị: “Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile, ya onwe ya ga-anapụta gị.”+
11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?