Ọrụ Ndịozi 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’abalị, Onyenwe anyị gwara Pọl+ n’ọhụụ, sị: “Atụla egwu, kama na-ekwu okwu, agbachikwala nkịtị, Ọrụ Ndịozi 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị m, ‘Atụla egwu, Pọl. Ị ghaghị iguzo n’ihu Siza,+ lee! Chineke ewerewo amara zọpụta ndị niile gị na ha nọ n’ụgbọ mmiri a n’ihi gị.’
24 sị m, ‘Atụla egwu, Pọl. Ị ghaghị iguzo n’ihu Siza,+ lee! Chineke ewerewo amara zọpụta ndị niile gị na ha nọ n’ụgbọ mmiri a n’ihi gị.’